22/09/2024
Okwu di omimi.
Odihoru Ugo na mma ewelu dinaru. It is not good for the Eagle and the eagles lie down.
It might be ur turn today and it might be my turn tomorrow. U laugh at ur brothers or ur sisters cos of his or her situations.
Odighi onye malu echi.
No one knows tomorrow.
Echi di ime ma kwolu nwa n'azu.
Gi nwe uwa. Odighi onye ozo no n'ime ya.
Naani gi bu eze, ndi ozo bu ewu ewu.
Naani gi malu ihe ga eme chi, ndi ozo n'ezuzu ezuzu.
Ibu uwa n'isi. Maybe u have money to talk but the other person don't have money to talk.
U have people that will talk for u but the other person don't have people that will talk for him or her.
Mana Cheta na echi ga aka nma.
Iget why.
Abum nwaada Eziowelle.